Page mbu

Nke enwetere na Wikipedia ndi Igbo.

Jump to: navigation, search
I meela bịa na Wikipedia ndị Igbo,
ọ bụ Ensaịklopedia i nwere ike inweta n'efu n'akwughị ụgwọ.
Translate this page for ndï igbo (the Igbo people) and start working on your Encyclopedia.

Edemede Ndị Dị Mma

Chinụa Achebe bụ onye Igbo. Ọ bụ ya dere akwụkwọ a na-akpọ Things Fall Apart. E si n'akwụkwọ ahụ mara aha ya nke ukwuu n'ụwa niile.

A mụrụ Chinụa Achebe n'ụbọchị nke iri na isii n'ọnwa Novemba n'afọ 1930 n'obodo Ogidi nke dị n'ala Naịjiria. Aha a gụrụ ya bụ Albert Chinụalụmọgụ Achebe. Ọ gara ụlọakwụkwọ nta nke ndị uka, gakwaa Government College n'Umuahia. O mechara gakwaa mahadum nke Ibadan University of Ibadan, ebe ọ gụrụ asusu bekee (English) site n'afọ 1948 ruo afọ 1953. Ka ọ gụchara akwụkwọ nke mahadum, ọ rụtụkwara ọrụ n'ụlọakwụkwọ dị iche iche nakwa n'ọlụọrụ mgbasa ozi. Site na 1958 ruo 1966, Chinụa Achebe bụ onye nhazi na-ahụ maka African Writers Series. (Guwa...)

Ama ndị Igbo

Onye ọbụla na-asu asụsụ Igbo ma nwekwaa mmasị ịkwalite Ensaịklopedia a n'olu Ìgbò nwere ike ime ya n'ebe a.

Ajụjụ na Alo:
Image:Blank.png


Thursday 8 January 2009

  • Article #559 :
Ihe Ndị Dị Mma

Project nwanne Wikipedia

Ndi Wikimedia Foundation bu ndi nwe Wikipedia. Ha bu wo ndi non-profit, nwe imerime projects ukwu ozo:

Wiktionary
Dictionary and thesaurus
Wikinews
Free-content news
Wikiquote
Collection of quotations
Wikibooks
Free textbooks and manuals
Wikispecies
Directory of species
Wikisource
Free-content library
Wikiversity
Free learning materials and activities
Commons
Shared media repository
Meta-Wiki
Wikimedia project coordination

Asụsụ Afrịca ndị ọzọ na-abụghị asụsụ ukwu

Afar · Afrikaans · Akan · አማርኛ · Bamanankan · Chi-Chewa · chiShona · chiTumbuka · Ɛʋɛ · Fulfude · Gĩkũyũ · هَوُسَ · isiXhosa · isiZulu · Kanuri · Kinyarwanda · Kirundi · Kiswahili · Kongo · Kuanyama · Lingala · Luganda · Malagasy · Malti · Oromoo · Oshiwambo · Otsiherero · Sängö · seSotho · Setswana · SiSwati · Soomaaliga · ትግርኛ · Tshivenda · Twi · Wolof · Xitsonga · Yorùbá ·

Wikipedia nile · Enyemaka Wikipedia n'asusu ozo · Bido Wikipedia na asusu gi (nabughi Igbo)
Personal tools
  • .
evu vo
ihe ufodu
Ngwa Oru
Na asusu ndị ọzọ

kodeks drogowy szkoły policealne smycze kodeks karny alice in chains teksty